-
Joshụa 5:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 O wee ruo na ozugbo ndị eze Amọraịt+ niile, bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, n’ebe ọdịda anyanwụ, nakwa ndị eze Kenan niile,+ bụ́ ndị bi n’akụkụ oké osimiri, nụrụ na Jehova emewo ka mmiri Jọdan takọọ n’ihu ụmụ Izrel ruo mgbe ha gafesịrị, obi malitere ịlọ ha mmiri,+ ume afọdụkwaghị n’ime ha n’ihi ụmụ Izrel.+
-