Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+ Abụ Ọma 58:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ha sọrọ pụọ dị ka mmiri na-asọpụ asọpụ;+Ka o kwee ụta ọ ga-eji gbaa akụ́ ka ha nọ na-ada.+