2 Samuel 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na anyị ga-anwụrịrị+ wee dị ka mmiri nke a na-awụpụ n’ala, bụ́ nke na-enweghị mkpokọta. Ma Chineke agaghị ebipụ otu mkpụrụ obi,+ o chepụtawokwa ihe mere onye a chụpụrụ achụpụ ga-eji bụrụ onye a na-achụpụghị n’ebe ọ nọ. Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
14 N’ihi na anyị ga-anwụrịrị+ wee dị ka mmiri nke a na-awụpụ n’ala, bụ́ nke na-enweghị mkpokọta. Ma Chineke agaghị ebipụ otu mkpụrụ obi,+ o chepụtawokwa ihe mere onye a chụpụrụ achụpụ ga-eji bụrụ onye a na-achụpụghị n’ebe ọ nọ.
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+