Ilu 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ihe ndị ezi omume na-atụ anya ya bụ ịṅụrị ọṅụ,+ ma olileanya ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Ilu 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya na-ala n’iyi;+ ọbụna atụmanya nke dabeere n’ịdị ike alawokwa n’iyi.+
7 Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya na-ala n’iyi;+ ọbụna atụmanya nke dabeere n’ịdị ike alawokwa n’iyi.+