Abụ Ọma 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, obi m na-aṅụrị ọṅụ, ihe niile dị ebube n’ime m na-enwe aṅụrị.+Anụ ahụ́ m ga-ezukwa ike.+ Ndị Rom 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke. Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+
2 onye anyị sikwa n’aka ya bata+ n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, nke anyị guzo na ya ugbu a site n’okwukwe; ka anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ, n’ihi olileanya+ nke inweta ebube Chineke.