Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Ilu 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya na-ala n’iyi;+ ọbụna atụmanya nke dabeere n’ịdị ike alawokwa n’iyi.+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
7 Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya na-ala n’iyi;+ ọbụna atụmanya nke dabeere n’ịdị ike alawokwa n’iyi.+
9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+