Daniel 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị bụ́ ndị na-arahụ ụra n’ime ala ga-eteta,+ ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ ụfọdụ enweta nkọcha, bụrụkwa ihe ịsọ oyi ruo mgbe ebighị ebi.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
2 Ọtụtụ ndị bụ́ ndị na-arahụ ụra n’ime ala ga-eteta,+ ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ ụfọdụ enweta nkọcha, bụrụkwa ihe ịsọ oyi ruo mgbe ebighị ebi.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+