5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+
7 Ma site n’otu okwu ahụ, eluigwe+ na ụwa+ dị ugbu a ka e debeere ọkụ,+ a na-edebekwa ha ruo ụbọchị ikpe+ na ụbọchị mbibi nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+