Hagaị 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Gwa Zerọbabel, bụ́ gọvanọ Juda+ sị, ‘M ga-eme ka eluigwe na ụwa maa jijiji.+ Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.