6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ka fọrọ otu ugboro—ọ bụ n’oge na-adịghị anya+—m ga-eme ka eluigwe na ụwa na oké osimiri na ala akọrọ maa jijiji.’+
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+