Hagaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ka fọrọ otu ugboro—ọ bụ n’oge na-adịghị anya+—m ga-eme ka eluigwe na ụwa na oké osimiri na ala akọrọ maa jijiji.’+
6 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ka fọrọ otu ugboro—ọ bụ n’oge na-adịghị anya+—m ga-eme ka eluigwe na ụwa na oké osimiri na ala akọrọ maa jijiji.’+