Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Aịzaya 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na n’oge na-adịghị anya—amamikpe+ ga-akwụsịworị, iwe m emeekwa ka ha laa n’iyi.+ Ndị Hibru 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma okwu ahụ bụ́ “Ọ ka fọrọ otu ugboro” na-egosi na a ga-ewepụ ihe ndị e mere ka ha maa jijiji dị ka ihe ndị e meworo eme,+ ka ihe ndị a na-adịghị eme ka ha maa jijiji wee dịgide.+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+
27 Ma okwu ahụ bụ́ “Ọ ka fọrọ otu ugboro” na-egosi na a ga-ewepụ ihe ndị e mere ka ha maa jijiji dị ka ihe ndị e meworo eme,+ ka ihe ndị a na-adịghị eme ka ha maa jijiji wee dịgide.+