Maịka 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-edi ọnụma Jehova—n’ihi na emehiewo m ya+—ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, meekwa ka m nweta ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè; m ga-elekwasị ezi omume ya anya.+
9 M ga-edi ọnụma Jehova—n’ihi na emehiewo m ya+—ruo mgbe o kpechitere ọnụ m, meekwa ka m nweta ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-akpọrọ m bịa n’ìhè; m ga-elekwasị ezi omume ya anya.+