1 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.” Mkpughe 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+
15 Jehova ga-abụ onyeikpe, ọ ga-ekpekwa ikpe n’etiti mụ na gị, ọ ga-ahụ, ọ ga-ekpere m ikpe+ ma kpepụta m n’aka gị.”
20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+