1 Ndị Kọrịnt 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o yiri m ka Chineke edebewo anyị bụ́ ndịozi ịbụ ndị ikpeazụ n’ihe ngosi+ dị ka ndị a mara ikpe ọnwụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ n’anya ụwa, n’anya ndị mmụọ ozi,+ nakwa n’anya ụmụ mmadụ.+
9 N’ihi na o yiri m ka Chineke edebewo anyị bụ́ ndịozi ịbụ ndị ikpeazụ n’ihe ngosi+ dị ka ndị a mara ikpe ọnwụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ n’anya ụwa, n’anya ndị mmụọ ozi,+ nakwa n’anya ụmụ mmadụ.+