48 “Eluigwe na ụwa na ndị niile nọ n’ime ha ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi Babịlọn,+ n’ihi na ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-esi n’ebe ugwu bịa na ya,”+ ka Jehova kwuru.
12 N’ihi nke a, ṅụrịanụ ọṅụ, gị eluigwe na unu ndị bi n’ime ya!+ Ahụhụ+ ga-adịrị ụwa na oké osimiri,+ n’ihi na Ekwensu agbadatawo n’ebe unu nọ, ọ na-ewe oké iwe, ebe ọ maara na o nwere oge dị mkpirikpi.”+