Ọrụ Ndịozi 7:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Unu Ndị natara Iwu ahụ dị ka ndị mmụọ ozi+ si nye ya ma unu edebeghị ya.” Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+ Mkpughe 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee meghee ọnụ ya, na-ekwulu+ Chineke, na-ekwulu aha ya na ebe obibi ya, na-ekwulu ọbụna ndị bi n’eluigwe.+
22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+
6 O wee meghee ọnụ ya, na-ekwulu+ Chineke, na-ekwulu aha ya na ebe obibi ya, na-ekwulu ọbụna ndị bi n’eluigwe.+