29 Ma ana m asị unu, Malite ugbu a gaa n’ihu, agaghị m aṅụ mmanya a si ná mkpụrụ vaịn ma ọlị ruo ụbọchị ahụ mụ na unu ga-aṅụ ya nke ọhụrụ n’alaeze Nna m.”+
2 Ahụkwara m obodo nsọ ahụ,+ bụ́ Jeruselem Ọhụrụ, ka o si n’eluigwe,+ n’ebe Chineke nọ, na-agbadata. A kwadebekwara ya dị ka nwaanyị a na-alụ ọhụrụ+ nke a chọrọ mma maka di ya.+