Luk 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 n’ihi na ana m asị unu, Site ugbu a gaa n’ihu, m gaghị aṅụ ihe si n’osisi vaịn ọzọ ruo mgbe alaeze Chineke ga-abịa.”+
18 n’ihi na ana m asị unu, Site ugbu a gaa n’ihu, m gaghị aṅụ ihe si n’osisi vaịn ọzọ ruo mgbe alaeze Chineke ga-abịa.”+