Jeremaya 50:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na otu mba esiwo n’ebe ugwu bịa buso ya agha.+ Ọ bụ mba ahụ mere ka ala ya bụrụ ihe ijuanya, nke mere na ọ dịghị onye bi n’ime ya.+ Ma mmadụ ma anụ ụlọ agbalagawo.+ Ha agbafuola.”+ Jeremaya 50:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Lee! Otu ndị si n’ebe ugwu na-abịa; a ga-esi n’ime ime ụwa+ kpalie otu mba ukwu+ na ndị eze ukwu.+
3 N’ihi na otu mba esiwo n’ebe ugwu bịa buso ya agha.+ Ọ bụ mba ahụ mere ka ala ya bụrụ ihe ijuanya, nke mere na ọ dịghị onye bi n’ime ya.+ Ma mmadụ ma anụ ụlọ agbalagawo.+ Ha agbafuola.”+
41 “Lee! Otu ndị si n’ebe ugwu na-abịa; a ga-esi n’ime ime ụwa+ kpalie otu mba ukwu+ na ndị eze ukwu.+