Zefanaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “M ga-ekpochapụ mmadụ na anụmanụ.+ M ga-ekpochapụ anụ ufe nke eluigwe na azụ̀ ndị dị n’oké osimiri,+ na ihe ịsụ ngọngọ, tinyere ndị ajọ omume;+ m ga-egbuchapụkwa mmadụ n’elu ala,”+ ka Jehova kwuru.
3 “M ga-ekpochapụ mmadụ na anụmanụ.+ M ga-ekpochapụ anụ ufe nke eluigwe na azụ̀ ndị dị n’oké osimiri,+ na ihe ịsụ ngọngọ, tinyere ndị ajọ omume;+ m ga-egbuchapụkwa mmadụ n’elu ala,”+ ka Jehova kwuru.