19 “‘N’okporo ámá ka ha ga-atụfu ọlaọcha ha, ihe na-asọ oyi ka ọlaedo ha ga-aghọkwa. Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị anapụtali ha n’ụbọchị oké iwe Jehova.+ Ha agaghị eme ka afọ ju mkpụrụ obi ha, ha agaghịkwa enyeju onwe ha afọ, n’ihi na ọ ghọwo ihe ịsụ ngọngọ nke na-eme ka ha jehie.+