3 “Nwa nke mmadụ, obi ndị ikom ndị a dị n’arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị, ihe ịsụ ngọngọ nke na-eme ka ha jehie ka ha debere n’ihu ha.+ M̀ ga-ekwe ka ha jụta m ihe ọ bụla?+
12 Ha nọ na-ejere ha ozi n’ihu arụsị ha ndị na-asọ ka nsị+ wee ghọọrọ ụlọ Izrel ihe ịsụ ngọngọ nke na-eme ka ha jehie,+ ọ bụ ya mere m ji welie aka ime ha ihe,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. ‘Ha ga-eji isi ha buru njehie ha.