Aịzaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+ Malakaị 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma unu onwe unu, unu ahapụwo ụzọ ahụ.+ Unu emewo ka ọtụtụ ndị sụọ ngọngọ n’ịgbaso iwu ahụ.+ Unu emebiwo ọgbụgba ndụ Livaị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+
8 “Ma unu onwe unu, unu ahapụwo ụzọ ahụ.+ Unu emewo ka ọtụtụ ndị sụọ ngọngọ n’ịgbaso iwu ahụ.+ Unu emebiwo ọgbụgba ndụ Livaị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.