Jeremaya 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ndị m echefuwo m+ n’ihi na ha na-esurere ihe na-abaghị uru ihe nsure ọkụ,+ n’ihi na ha na-emekwa ka ndị mmadụ sụọ ngọngọ n’ụzọ ha,+ bụ́ ụzọ nke dịwara kemgbe oge ochie,+ wee soro okporo ụzọ ọzọ, bụ́ ụzọ a na-awụghị ájá, Luk 11:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+
15 N’ihi na ndị m echefuwo m+ n’ihi na ha na-esurere ihe na-abaghị uru ihe nsure ọkụ,+ n’ihi na ha na-emekwa ka ndị mmadụ sụọ ngọngọ n’ụzọ ha,+ bụ́ ụzọ nke dịwara kemgbe oge ochie,+ wee soro okporo ụzọ ọzọ, bụ́ ụzọ a na-awụghị ájá,
52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+