Jeremaya 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Guzoronụ n’ụzọ hụrụ, jụọnụ ajụjụ okporo ụzọ ndị dịwara kemgbe oge ochie, bụ́ ebe ezi ụzọ dị ugbu a;+ jeekwanụ ije na ya+ ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi unu ala.”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị eje ije na ya.”+
16 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Guzoronụ n’ụzọ hụrụ, jụọnụ ajụjụ okporo ụzọ ndị dịwara kemgbe oge ochie, bụ́ ebe ezi ụzọ dị ugbu a;+ jeekwanụ ije na ya+ ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi unu ala.”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị eje ije na ya.”+