Jeremaya 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ndị m echefuwo m+ n’ihi na ha na-esurere ihe na-abaghị uru ihe nsure ọkụ,+ n’ihi na ha na-emekwa ka ndị mmadụ sụọ ngọngọ n’ụzọ ha,+ bụ́ ụzọ nke dịwara kemgbe oge ochie,+ wee soro okporo ụzọ ọzọ, bụ́ ụzọ a na-awụghị ájá, Malakaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+
15 N’ihi na ndị m echefuwo m+ n’ihi na ha na-esurere ihe na-abaghị uru ihe nsure ọkụ,+ n’ihi na ha na-emekwa ka ndị mmadụ sụọ ngọngọ n’ụzọ ha,+ bụ́ ụzọ nke dịwara kemgbe oge ochie,+ wee soro okporo ụzọ ọzọ, bụ́ ụzọ a na-awụghị ájá,
4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+