Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 2:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ihe ọjọọ gị kwesịrị ịgbazi gị,+ omume ekwesịghị ntụkwasị obi gị kwesịrị ịdọ gị aka ná ntị.+ Mara, ya dookwa gị anya na ọ bụ ihe ọjọọ, bụrụkwa ihe dị mwute,+ na ị hapụrụ Jehova bụ́ Chineke gị, ị tụghịkwa m ụjọ,’+ ka Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.

  • Jeremaya 3:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 A nụwo mkpọtụ, ịkwa ákwá, na arịrịọ ụmụ Izrel na-arịọ n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa. N’ihi na ha emewo ka ụzọ ha gbagọọ agbagọ;+ ha echefuwo Jehova bụ́ Chineke ha.+

  • Jeremaya 13:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Nke a bụ òkè gị, nke m tụrụ atụ̀ nye gị,”+ ka Jehova kwuru, “n’ihi na i chefuwo m,+ wee na-atụkwasị obi n’okwu ụgha.+

  • Jeremaya 16:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Jehova, ike m na ebe m e wusiri ike na ebe mgbaba m n’oge ahụhụ,+ ọ bụ gị ka mba dị iche iche ga-abịakwute site na nsọtụ niile nke ụwa,+ ha ga-asịkwa: “N’ezie, ihe nna nna anyị hà ketara bụ okwu ụgha+ na ihe efu na ihe ndị na-enweghị uru ha bara.”+

  • Jeremaya 17:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Jehova, olileanya Izrel,+ ihere ga-eme ndị niile hapụrụ gị.+ Ndị si n’ife m ofufe dapụ,+ a ga-ede aha ha n’ájá, n’ihi na ha ahapụwo isi iyi nke mmiri na-enye ndụ, bụ́ Jehova.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya