Abụ Ọma 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụ gị bụ isi iyi nke ndụ;+Ọ bụ ìhè si n’ebe ị nọ ka anyị pụrụ iji hụ ìhè.+ Jeremaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘n’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụwo mụ onwe m,+ bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ,+ ka ha wee gwuoro onwe ha olulu, olulu gbawara agbawa, ndị na-apụghị ichedo mmiri.’ Mkpughe 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee gosi m osimiri nke mmiri nke ndụ,+ nke na-egbuke egbuke dị ka kristal, ka o si n’ocheeze Chineke na nke Nwa Atụrụ+ ahụ na-asọpụta,
13 ‘n’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụwo mụ onwe m,+ bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ,+ ka ha wee gwuoro onwe ha olulu, olulu gbawara agbawa, ndị na-apụghị ichedo mmiri.’
22 O wee gosi m osimiri nke mmiri nke ndụ,+ nke na-egbuke egbuke dị ka kristal, ka o si n’ocheeze Chineke na nke Nwa Atụrụ+ ahụ na-asọpụta,