47 O wee kpọghachite m n’ọnụ ụzọ Ụlọ ahụ,+ ma, lee! mmiri+ si n’okpuru ọnụ ụzọ Ụlọ ahụ, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ na-asọpụta, n’ihi na Ụlọ ahụ chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ. Mmiri ahụ si n’okpuru ya, n’akụkụ aka nri nke Ụlọ ahụ, n’ebe ndịda nke ebe ịchụàjà, sọrọ na-agbada.