Ezikiel 43:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebube+ Jehova wee sị n’ọnụ ụzọ ámá nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ bata n’Ụlọ ahụ.+ Mkpughe 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee gosi m osimiri nke mmiri nke ndụ,+ nke na-egbuke egbuke dị ka kristal, ka o si n’ocheeze Chineke na nke Nwa Atụrụ+ ahụ na-asọpụta,
22 O wee gosi m osimiri nke mmiri nke ndụ,+ nke na-egbuke egbuke dị ka kristal, ka o si n’ocheeze Chineke na nke Nwa Atụrụ+ ahụ na-asọpụta,