Ezikiel 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị cherọb ahụ wee welie nku ha si n’ala felie+ n’ihu m. Mgbe ha pụrụ, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha; ha wee kwụrụ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ụlọ Jehova, ebube Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.
19 Ndị cherọb ahụ wee welie nku ha si n’ala felie+ n’ihu m. Mgbe ha pụrụ, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha; ha wee kwụrụ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ụlọ Jehova, ebube Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.