Ezikiel 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+
22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+