Ezikiel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị ahụ dị ndụ na-aga, wiil ndị ahụ na-aga n’akụkụ ha. Mgbe e si n’ala bulie ihe ndị ahụ dị ndụ elu, a na-ebuli wiil ndị ahụ elu.+ Ezikiel 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị cherọb ahụ wee welie nku ha si n’ala felie+ n’ihu m. Mgbe ha pụrụ, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha; ha wee kwụrụ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ụlọ Jehova, ebube Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.
19 Mgbe ihe ndị ahụ dị ndụ na-aga, wiil ndị ahụ na-aga n’akụkụ ha. Mgbe e si n’ala bulie ihe ndị ahụ dị ndụ elu, a na-ebuli wiil ndị ahụ elu.+
19 Ndị cherọb ahụ wee welie nku ha si n’ala felie+ n’ihu m. Mgbe ha pụrụ, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha; ha wee kwụrụ n’ọnụ ụzọ ámá nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ụlọ Jehova, ebube Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.