Ezikiel 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ndị cherọb ahụ na-aga, wiil ndị ahụ na-eso ha aga;+ ọbụna mgbe ndị cherọb ahụ weliri nku ha ka ha wee si n’ala felie, wiil ndị ahụ dị n’akụkụ ha anaghị atụgharị atụgharị.+
16 Mgbe ndị cherọb ahụ na-aga, wiil ndị ahụ na-eso ha aga;+ ọbụna mgbe ndị cherọb ahụ weliri nku ha ka ha wee si n’ala felie, wiil ndị ahụ dị n’akụkụ ha anaghị atụgharị atụgharị.+