Ezikiel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha gawa, wiil ndị ahụ agawa; ha guzoro otu ebe, wiil ndị ahụ eguzorokwa otu ebe; ọ bụrụ na e si n’ala bulie ha elu, a na-ebulikwa wiil ndị ahụ elu n’akụkụ ha, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ihe ndị ahụ dị ndụ dị na wiil ndị ahụ.+
21 Ha gawa, wiil ndị ahụ agawa; ha guzoro otu ebe, wiil ndị ahụ eguzorokwa otu ebe; ọ bụrụ na e si n’ala bulie ha elu, a na-ebulikwa wiil ndị ahụ elu n’akụkụ ha, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ihe ndị ahụ dị ndụ dị na wiil ndị ahụ.+