Ezikiel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma e wepụrụ ebube Chineke Izrel+ n’elu cherọb+ ọ na-adịbu wee wega ya n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ o wee malite ịkpọku nwoke ahụ yi uwe linin,+ onye fanyere mpi ink nke odeakwụkwọ n’úkwù. Ezikiel 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị nwoke ahụ yi uwe linin,+ ee, ọ sịrị ya: “Banye n’etiti wiil ndị ahụ na-agba gburugburu,+ n’okpuru ndị cherọb ahụ, si n’agbata ndị cherọb ahụ chịjuo icheku ọkụ+ n’aka gị abụọ, wụọ ya n’obodo ahụ.”+ O wee banye n’ebe ahụ n’ihu m.
3 Ma e wepụrụ ebube Chineke Izrel+ n’elu cherọb+ ọ na-adịbu wee wega ya n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ o wee malite ịkpọku nwoke ahụ yi uwe linin,+ onye fanyere mpi ink nke odeakwụkwọ n’úkwù.
2 O wee sị nwoke ahụ yi uwe linin,+ ee, ọ sịrị ya: “Banye n’etiti wiil ndị ahụ na-agba gburugburu,+ n’okpuru ndị cherọb ahụ, si n’agbata ndị cherọb ahụ chịjuo icheku ọkụ+ n’aka gị abụọ, wụọ ya n’obodo ahụ.”+ O wee banye n’ebe ahụ n’ihu m.