2 Ma, lee! ndị ikom isii si n’ebe ọnụ ụzọ ámá mgbago+ nke chere ihu n’ebe ugwu na-abịa, onye nke ọ bụla ji ngwá ọgụ o ji akụgbu mmadụ; e nwekwara otu nwoke so ha nke yi uwe linin,+ ọ fanyekwara mpi ink nke odeakwụkwọ n’úkwù. Ha wee bata guzoro n’akụkụ ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ.+