Jeremaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova. Ezikiel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+
2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova.
3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+