Ezikiel 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+ Ezikiel 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma, lee! ebube Chineke Izrel dị ebe ahụ,+ nke yiri ihe ahụ m hụrụ na ndagwurugwu.* Ezikiel 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+
23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
4 Ma, lee! ebube Chineke Izrel dị ebe ahụ,+ nke yiri ihe ahụ m hụrụ na ndagwurugwu.* Ezikiel 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+
22 Ndị cherọb+ ahụ wee welie nku ha, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha,+ ebube+ Chineke Izrel sikwa n’elu bịa dịrị n’elu ha.+