1 Ndị Eze 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ 2 Ihe E Mere 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+
11 Ndị nchụàjà+ enweghịkwa ike iguzo jee ozi+ ha n’ihi ígwé ojii ahụ, n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+
3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+