Rut 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Neomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ewepụghị obiọma*+ ya n’ebe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ nọ,+ gọzie ya.”+ Neomi wee sị ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”+ Jeremaya 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+
20 Neomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, bụ́ onye na-ewepụghị obiọma*+ ya n’ebe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ nọ,+ gọzie ya.”+ Neomi wee sị ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”+
3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+