Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
2 “M hụrụ unu n’anya,”+ ka Jehova kwuru. Unu onwe unu asịwo: “Olee otú i si hụ anyị n’anya?”+ “Ọ̀ bụ na Isọ abụghị nwanne Jekọb?”+ ka Jehova kwuru. “Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,+