Hosia 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ji ụdọ ụmụ mmadụ na-adọ ha, bụ́ ụdọ ịhụnanya,+ m wee dịrị ha ka ndị na-ekopụ yok n’agba ha,+ m jikwa nwayọọ wetara onye nke ọ bụla ihe oriri.+
4 M ji ụdọ ụmụ mmadụ na-adọ ha, bụ́ ụdọ ịhụnanya,+ m wee dịrị ha ka ndị na-ekopụ yok n’agba ha,+ m jikwa nwayọọ wetara onye nke ọ bụla ihe oriri.+