Abụ Ọma 78:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka mana na-ezoro ha dị ka mmiri ka ha rie,+O nyekwara ha nri si n’eluigwe.+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha rịọrọ ya, o wee wetara ha nnụnụ kwel,+O jikwa achịcha nke si n’eluigwe nyejuo ha afọ.+