Ọpụpụ 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ụmụ Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha: “Gịnị ka ọ bụ?” N’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ. N’ihi ya, Mozis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+ Abụ Ọma 78:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka mana na-ezoro ha dị ka mmiri ka ha rie,+O nyekwara ha nri si n’eluigwe.+
15 Mgbe ụmụ Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha: “Gịnị ka ọ bụ?” N’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ. N’ihi ya, Mozis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+