Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 21:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ha wee na-ekwu okwu megide Chineke+ na Mozis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a?+ N’ihi na nri adịghị, mmiri adịghịkwa,+ mkpụrụ obi anyị akpọwokwa ihe oriri a na-enweghị isi asị.”+

  • Diuterọnọmi 8:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 onye nyere gị mana+ ka i rie n’ala ịkpa, bụ́ nke nna gị hà na-amaghị, iji mee ka ị dị umeala+ nakwa iji lee gị ule ka o wee meere gị ihe ọma n’ikpeazụ;+

  • Joshụa 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Mana wee kwụsị ịda n’echi ya mgbe ha riworo ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, mana adaghịkwara ụmụ Izrel ọzọ,+ ha wee malite iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala Kenan n’afọ ahụ.+

  • Jọn 6:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Nna nna anyị hà riri mana+ n’ala ịkpa, dị nnọọ ka e dere, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+

  • Jọn 6:58
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 58 Nke a bụ achịcha nke si n’eluigwe bịa. Ọ dịghị ka mgbe nna nna unu hà riri achịcha ma mechaa nwụọ. Onye na-eri achịcha a ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 ha niile rikwara otu nri ime mmụọ ahụ,+

  • Ndị Hibru 9:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ihe dị n’ebe a bụ ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ, nke e ji ọlaedo mee,+ na igbe ọgbụgba ndụ+ nke e ji ọlaedo machie gburugburu ya,+ nke ite ọlaedo mana dị n’ime ya,+ tinyere mkpanaka Erọn nke wara okooko+ na mbadamba nkume+ nke ọgbụgba ndụ ahụ;

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya