Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 21
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọnụ Ọgụgụ 21:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:40; Jos 12:14
  • +Ọg 13:22

Ọnụ Ọgụgụ 21:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:21
  • +Le 27:28; Di 20:17; Jos 6:18

Ọnụ Ọgụgụ 21:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:45; Ikp 1:17

Ọnụ Ọgụgụ 21:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:41
  • +Ọg 20:21; Di 2:8; Ikp 11:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1995, p. 17

Ọnụ Ọgụgụ 21:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:19
  • +Ọp 14:11; 15:24; Ọg 16:13
  • +Ọg 14:28, 34
  • +Ọg 20:5
  • +Ọp 16:15; Ọg 11:6; Ọm 78:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1999, p. 26-27

Ọnụ Ọgụgụ 21:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:15
  • +Ọm 106:43; 1Kọ 10:9

Ọnụ Ọgụgụ 21:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:34
  • +Le 26:40
  • +Ọp 32:11

Ọnụ Ọgụgụ 21:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:44

Ọnụ Ọgụgụ 21:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:4
  • +Jn 3:14; 8:28; 12:32; Ga 3:13; 1Pi 2:24
  • +Jn 1:29; Hib 12:2
  • +Jn 3:14, 15; 6:40; Ro 1:17

Ọnụ Ọgụgụ 21:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:43

Ọnụ Ọgụgụ 21:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:44

Ọnụ Ọgụgụ 21:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:13

Ọnụ Ọgụgụ 21:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 22:36; Di 2:24; Ikp 11:18

Ọnụ Ọgụgụ 21:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 64

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 32

    8/1/2004, p. 26

    8/15/1990, p. 29

    7/1/1990, p. 18, 20, 22-23, 28

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 152, 159-160

Ọnụ Ọgụgụ 21:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:28; Di 2:18, 29; Aịz 15:1

Ọnụ Ọgụgụ 21:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 15:8
  • +Ọm 78:52

Ọnụ Ọgụgụ 21:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 105:2

Ọnụ Ọgụgụ 21:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 49:10

Ọnụ Ọgụgụ 21:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:17

Ọnụ Ọgụgụ 21:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:63; 33:49
  • +Di 3:27; 34:1
  • +Ọg 23:28; Jos 12:3

Ọnụ Ọgụgụ 21:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:26; Ikp 11:19

Ọnụ Ọgụgụ 21:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ezi Ala’, p. 8-9

Ọnụ Ọgụgụ 21:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:30; 29:7; Ikp 11:20
  • +Di 2:32; Jos 13:18

Ọnụ Ọgụgụ 21:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 12:2; Ikp 11:21; Ọm 135:10; 136:19; Em 2:9
  • +Ọg 32:33; Neh 9:22
  • +Ọg 21:13; Di 3:16
  • +Ikp 11:22
  • +Ọg 32:1; 1Ih 6:81
  • +Jos 12:2

Ọnụ Ọgụgụ 21:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:16; 15:16; Ọp 3:8; Di 7:1
  • +Di 2:26; Ikp 11:19; So 7:4

Ọnụ Ọgụgụ 21:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 135:11
  • +Ikp 11:19
  • +Ọg 21:13

Ọnụ Ọgụgụ 21:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 48:45
  • +Ọg 21:15; Di 2:9

Ọnụ Ọgụgụ 21:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:24; 1Ez 11:7; 2Ez 23:13; Jer 48:7

Ọnụ Ọgụgụ 21:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:34; Jos 13:17; Jer 48:18
  • +Jos 13:9

Ọnụ Ọgụgụ 21:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:8

Ọnụ Ọgụgụ 21:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:1
  • +Ọg 21:25

Ọnụ Ọgụgụ 21:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:1
  • +Di 1:4; 3:11; 4:47; Jos 9:10
  • +Di 3:10; Jos 13:12

Ọnụ Ọgụgụ 21:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:2, 22; 20:3
  • +Ọp 23:27; Di 7:24
  • +Ọm 135:11

Ọnụ Ọgụgụ 21:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:3; Jos 13:12
  • +Jos 12:4, 6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 21:1Ọg 33:40; Jos 12:14
Ọnụ Ọgụ. 21:1Ọg 13:22
Ọnụ Ọgụ. 21:2Di 23:21
Ọnụ Ọgụ. 21:2Le 27:28; Di 20:17; Jos 6:18
Ọnụ Ọgụ. 21:3Ọg 14:45; Ikp 1:17
Ọnụ Ọgụ. 21:4Ọg 33:41
Ọnụ Ọgụ. 21:4Ọg 20:21; Di 2:8; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọm 78:19
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọp 14:11; 15:24; Ọg 16:13
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọg 14:28, 34
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọg 20:5
Ọnụ Ọgụ. 21:5Ọp 16:15; Ọg 11:6; Ọm 78:24
Ọnụ Ọgụ. 21:6Di 8:15
Ọnụ Ọgụ. 21:6Ọm 106:43; 1Kọ 10:9
Ọnụ Ọgụ. 21:7Ọm 78:34
Ọnụ Ọgụ. 21:7Le 26:40
Ọnụ Ọgụ. 21:7Ọp 32:11
Ọnụ Ọgụ. 21:8Ọm 106:44
Ọnụ Ọgụ. 21:92Ez 18:4
Ọnụ Ọgụ. 21:9Jn 3:14; 8:28; 12:32; Ga 3:13; 1Pi 2:24
Ọnụ Ọgụ. 21:9Jn 1:29; Hib 12:2
Ọnụ Ọgụ. 21:9Jn 3:14, 15; 6:40; Ro 1:17
Ọnụ Ọgụ. 21:10Ọg 33:43
Ọnụ Ọgụ. 21:11Ọg 33:44
Ọnụ Ọgụ. 21:12Di 2:13
Ọnụ Ọgụ. 21:13Ọg 22:36; Di 2:24; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 21:15Ọg 21:28; Di 2:18, 29; Aịz 15:1
Ọnụ Ọgụ. 21:16Aịz 15:8
Ọnụ Ọgụ. 21:16Ọm 78:52
Ọnụ Ọgụ. 21:17Ọm 105:2
Ọnụ Ọgụ. 21:18Je 49:10
Ọnụ Ọgụ. 21:19Jos 13:17
Ọnụ Ọgụ. 21:20Ọg 26:63; 33:49
Ọnụ Ọgụ. 21:20Di 3:27; 34:1
Ọnụ Ọgụ. 21:20Ọg 23:28; Jos 12:3
Ọnụ Ọgụ. 21:21Di 2:26; Ikp 11:19
Ọnụ Ọgụ. 21:22Ọg 20:17
Ọnụ Ọgụ. 21:23Di 2:30; 29:7; Ikp 11:20
Ọnụ Ọgụ. 21:23Di 2:32; Jos 13:18
Ọnụ Ọgụ. 21:24Jos 12:2; Ikp 11:21; Ọm 135:10; 136:19; Em 2:9
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 32:33; Neh 9:22
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 21:13; Di 3:16
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ikp 11:22
Ọnụ Ọgụ. 21:24Ọg 32:1; 1Ih 6:81
Ọnụ Ọgụ. 21:24Jos 12:2
Ọnụ Ọgụ. 21:25Je 10:16; 15:16; Ọp 3:8; Di 7:1
Ọnụ Ọgụ. 21:25Di 2:26; Ikp 11:19; So 7:4
Ọnụ Ọgụ. 21:26Ọm 135:11
Ọnụ Ọgụ. 21:26Ikp 11:19
Ọnụ Ọgụ. 21:26Ọg 21:13
Ọnụ Ọgụ. 21:28Jer 48:45
Ọnụ Ọgụ. 21:28Ọg 21:15; Di 2:9
Ọnụ Ọgụ. 21:29Ikp 11:24; 1Ez 11:7; 2Ez 23:13; Jer 48:7
Ọnụ Ọgụ. 21:30Ọg 32:34; Jos 13:17; Jer 48:18
Ọnụ Ọgụ. 21:30Jos 13:9
Ọnụ Ọgụ. 21:31Di 3:8
Ọnụ Ọgụ. 21:32Ọg 32:1
Ọnụ Ọgụ. 21:32Ọg 21:25
Ọnụ Ọgụ. 21:33Di 3:1
Ọnụ Ọgụ. 21:33Di 1:4; 3:11; 4:47; Jos 9:10
Ọnụ Ọgụ. 21:33Di 3:10; Jos 13:12
Ọnụ Ọgụ. 21:34Di 3:2, 22; 20:3
Ọnụ Ọgụ. 21:34Ọp 23:27; Di 7:24
Ọnụ Ọgụ. 21:34Ọm 135:11
Ọnụ Ọgụ. 21:35Di 3:3; Jos 13:12
Ọnụ Ọgụ. 21:35Jos 12:4, 6
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọnụ Ọgụgụ 21:1-35

Ọnụ Ọgụgụ

21 Onye Kenan, bụ́ eze Erad,+ onye biri na Negeb,+ wee nụ na Izrel esiwo n’ụzọ Atarim bịa, o wee malite ibuso Izrel agha wee dọrọ ụfọdụ n’ime ha n’agha. 2 N’ihi ya, Izrel kwere Jehova nkwa, sị:+ “Ọ bụrụ nnọọ na i nyefee ndị a n’aka m, m ga-ebibi obodo ha niile.”+ 3 Jehova wee gee ntị n’olu Izrel ma nyefee ndị Kenan n’aka ha; ha wee bibie obodo ha niile. Ha wee gụọ obodo ahụ Họma.+

4 Mgbe ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ jiri ụkwụ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa nkọnkọ nkọnkọ gafere ala Idọm,+ ike malitere ịgwụ mkpụrụ obi ha n’ihi ụzọ ahụ. 5 Ha wee na-ekwu okwu megide Chineke+ na Mozis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a?+ N’ihi na nri adịghị, mmiri adịghịkwa,+ mkpụrụ obi anyị akpọwokwa ihe oriri a na-enweghị isi asị.”+ 6 Jehova wee ziga agwọ ọjọọ+ n’etiti ha, agwọ ndị ahụ wee na-ata ha, nke mere na ọtụtụ ndị Izrel nwụrụ.+

7 N’ikpeazụ, ha bịakwutere Mozis wee sị: “Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ekwuwo okwu megide Jehova na gị onwe gị. Rịọrọ anyị Jehova arịrịọ ka o wepụrụ anyị agwọ ndị a.”+ Mozis wee malite ịrịọrọ ha arịrịọ.+ 8 Jehova wee sị Mozis: “Meere onwe gị agwọ yiri ọkụ ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà. Ọ ga-erukwa na mgbe agwọ tara onye ọ bụla, onye ahụ ga-ele ya anya wee dịrị ndụ.”+ 9 Mozis wee jiri ọla kọpa kpụọ otu agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà;+ o wee ruo na ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ, onye ahụ elee agwọ ahụ eji ọla kọpa kpụọ anya,+ onye ahụ adịrị ndụ.+

10 E mesịa, ụmụ Izrel kwaliri wee maa ụlọikwuu n’Obọt.+ 11 Ha wee si n’Obọt kwalie wee maa ụlọikwuu n’Aịye-abarim,+ n’ala ịkpa nke chere Moab ihu, n’ebe ọwụwa anyanwụ. 12 Ha si n’ebe ahụ kwalie wee maa ụlọikwuu n’akụkụ iyi ndagwurugwu Zired.+ 13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt. 14 Ọ bụ ya mere e ji kwuo n’akwụkwọ Agha Jehova, sị:

“Veheb nke dị na Sufa, tinyere iyi ndagwurugwu Anọn, 15 nakwa ọnụ ọnụ nke iyi ndagwurugwu, nke gbagọrọ wee chee ihu n’obodo Aa+ ma dịrị n’ókè Moab.”

16 Ha wee si n’ebe ahụ gaa Bia.+ Ọ bụ olulu mmiri a ka Jehova gwara Mozis banyere ya, sị: “Kpọkọta ndị Izrel, ka m nye ha mmiri.”+

17 N’oge ahụ, Izrel bụrụ abụ a,+ sị:

“Gbapụta mmiri, gị olulu mmiri! Bụọrọnụ ya abụ!

18 Olulu mmiri, ọ bụ ndị isi gwuru ya. Ọ bụ ndị a ma ama n’etiti ụmụ Izrel gwuru ya,

Ha ji mkpara onye na-achị isi+ gwuo ya, jirikwa mkpara nke ha.”

Ha wee si n’ala ịkpa ahụ gaa Matana. 19 Ha sikwa na Matana gaa Nahaliel, sikwa Nahaliel gaa Bemọt.+ 20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+

21 Izrel wee zigara Saịhọn+ eze ndị Amọraịt ndị ozi, sị: 22 “Ka m si n’ala gị gafere. Anyị agaghị ahapụ ya banye n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn. Anyị agaghị aṅụ mmiri si n’olulu mmiri ọ bụla. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.”+ 23 Ma Saịhọn ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere,+ kama Saịhọn kpọkọtara ndị ya niile wee gaa ibuso Izrel agha n’ala ịkpa, wee bịaruo Jehaz,+ malite ibuso Izrel agha. 24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+

25 Izrel wee weghara obodo ndị a niile, Izrel wee biri n’obodo niile nke ndị Amọraịt,+ ya bụ, Heshbọn+ na obodo nta ya niile. 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+ 27 Ọ bụ ya mere ndị na-arọ abụ ịkwa emo ji asị:

“Bịa na Heshbọn.

Ka e wuo obodo Saịhọn, meekwa ka o guzosie ike.

28 N’ihi na ọkụ esiwo na Heshbọn+ pụta, ire ọkụ esiwokwa n’obodo Saịhọn pụta.

O rechapụwo Aa+ nke Moab, ndị nwe ebe ndị dị elu nke Anọn.

29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+

Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha.

30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.

Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+

Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+

31 Izrel wee malite ibi n’ala ndị Amọraịt.+ 32 Mozis wee zipụ ụfọdụ ndị ka ha gaa ledo Jeza.+ Ha wee weghara obodo nta ya niile, napụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ ala ha.+ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. 34 Jehova wee sị Mozis: “Atụla ya egwu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya na ndị ya niile na ala ya n’aka gị;+ mee ya ihe i mere Saịhọn, eze ndị Amọraịt, onye bibu na Heshbọn.”+ 35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya