Ọnụ Ọgụgụ 33:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Onye Kenan, bụ́ eze Erad,+ wee nụ na ụmụ Izrel abịala, mgbe o bi na Negeb,+ n’ala Kenan. Joshụa 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 eze Họma, otu; eze Erad, otu;