Ọnụ Ọgụgụ 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis ji ọla kọpa kpụọ agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi.+ Mgbe ọ bụla agwọ tara mmadụ, onye ahụ elee agwọ ọla kọpa ahụ anya, onye ahụ anaghị anwụ.+
9 Mosis ji ọla kọpa kpụọ agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi.+ Mgbe ọ bụla agwọ tara mmadụ, onye ahụ elee agwọ ọla kọpa ahụ anya, onye ahụ anaghị anwụ.+